Nnuku Nna

Lyrics

Ahh
 Ehh
 Eze'm o onye obioma
 Onye ebere onye amamihe
 Chukwu nna'm o so gi ker'uwa nile
 N'ihe nile di n'ime ya
 Eze ebube aga ma tu oro gi mma mma
 Tu oro gi mma mma
 Tu oro gi mma mma
 Onye nwem o
 Aga ma tu oro gi mma mma
 Tu oro gi mma mma
 Tu oro gi mma mma
 Onye nwem o
 So gi kam ga kpo Chukwu
 So gi kam ga kpo Onye nwe'm o
 So gi kam ga kpo Eze'm o
 So gi kam ga kpo Onye amamihe eh eh eh
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nnuku nnuku nna
 Nani gi bu nkem o
 Nani gi kam ga fe (odighi onye odighi onye odighi onye)
 Nani gi bu nkem o
 Nani gi bu chi'm o (odighi onye odighi onye odighi onye)
 Odighi onye di ka gi
 Odighi onye di ka gi eh
 Na ni gi eh kam ge fe
 Odighi onye di ka gi
 Odighi onye di ka gi eh
 Na ni gi eh bu chim o
 So gi kam ga kpo Chukwu
 So gi kam ga kpo Onye nwe'm o
 So gi kam ga kpo Eze'm o
 So gi kam ga kpo Onye amamihe
 So gi kam ga kpo Chukwu
 So gi kam ga kpo Onye nwe'm o
 So gi kam ga kpo Eze'm o
 So gi kam ga kpo Onye amamihe eh eh eh
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nna
 Nnuku nnuku nnuku nnuku nna
 

Audio Features

Song Details

Duration
03:12
Key
11
Tempo
195 BPM

Share

More Songs by Jlyricz

Albums by Jlyricz

Similar Songs