Ukwu Nwata

Lyrics

Kedu ihe ifuru ebe nwa no
 Kedu ihe ifu gasiri
 Kee ka omere?
 Kwusie ya ike
 Kwusie ya ike
 Ihe m furu n ukwu bu na ukwu ya bara
 Oso na ihe ana eme na ukwu
 Isi ka akowasiba
 Akowasiba nu ukwu a
 I ga enenebe ukwu nwata
 Inenebe ukwu nwata
 Bia lelelebe ukwu nwata
 Neke ne ebube nwata
 Nwa di uto
 Eh nwa di mma
 Nwa di uto
 Eh nwa di mma
 Nta nwa (ife na emee)
 Ogini n'afio
 Ebe di uto(nwata di uso oh)
 Ogini n'afio
 Ebe nwa putara nwa na amuke
 Ebe nwa putara nwa na achake (sunshine)
 Ebe nwa putara nwa bu nkiri
 Ebe nwa putara
 Onu agbajie boys
 Ihunanu boys agbahariba
 Ndi asiri akohariba
 Pammy udu be ohakene
 Ngwo ngwo guys akowasiba
 Flavour be anyi eze nnunu
 Ala owerri mma mma nu
 Ndi tonight etigheribe
 Jay stunt mawumawu
 Who no know
 E no go know
 Who no enter
 E no go know
 I love my baby
 I no go lie
 You wey no like am
 Na you sabi
 I ga enenebe ukwu nwata
 Inenebe ukwu nwata
 Bia lelelebe ukwu nwata
 Neke ne ebube nwata
 Nwa di uto
 Eh nwa di mma
 Nwa di uto
 Eh nwa di mma
 Nta nwa (ife na emee)
 Ogini n'afio
 Ebe di uto(nwata di uso oh)
 Ogini n'afio
 Ube mu racharu kwete na odi uto
 Udara mu micharu kwete na o di uso
 Ugwu mu risiri kwete na odi aso
 Agwo anyi gbuziri na odi mkpirisi one
 Ihunanu boys agbahariba
 Ndi asiri akohariba
 Pammy udu be ohakene
 Ngwo ngwo guys akowasiba
 Flavour be anyi eze nnunu
 Ala owerri mma mma nu
 Ndi tonight etigheribe
 Jay stunt mawumawu
 Who no know
 E no go know
 Who no enter
 E no go know
 I love my baby
 I no go lie
 You wey no like am
 Na you sabi
 I ga enenebe ukwu nwata
 Inenebe ukwu nwata
 Bia lelelebe ukwu nwata
 Neke ne ebube nwata
 Nwa di uto
 Eh nwa di mma
 Nwa di uto
 Eh nwa di mma
 Nta nwa (ife na emee)
 Ogini n'afio
 Ebe di uto(nwata di uso oh)
 Ogini n'afio
 Nwata di uso
 Nwata di uso
 Ife na eme
 Nwata di uso
 

Audio Features

Song Details

Duration
03:59
Key
5
Tempo
82 BPM

Share

More Songs by Flavour

Albums by Flavour

Similar Songs